NZUKO UMU IGBO
ECHO FM
0:00 / 0:00
NZUKO UMU IGBO
50 просмотров · Трансляция закончилась 2 нед. назад
ECHO FM
1,28 тыс. подписчиков
50 просмотров · Трансляция закончилась 2 нед. назад
ISIOKWU:
Okwu onye komishona APC na-ahu maka ndi ntorobia na egwuregwu na steeti Borno, bu nwa amadi aha ya bu Sainna Buba kwuru, na-aga apia onye obula juru ikwado otu pati APC utali. N'ozo dika ibe ya wee buru, na ndi niile na-ebuso otu pati APC agha n'odo nzirita ozi Social Media, na-aga agbaji ha mkpisi aka
Chetakwa, n'onye Senator otu pati APC, aha ya bu Francis Fadahunsi, no na nso nso a dika o na-emeere onye ji okoloto otu pati APC ji zoo okwa govano steeti Osun achunta vootu, gwa ndi otu pati APC na ha hu ndi otu pati Accord Party na ha gbuo ha
Kedukwanu maka onyeisioche kansulu ime obodo otu pati APC n'Abuja, aha ya bu Danjuma Samuel Shekwolo, bu onye gwara ndi otu pati ozo ka ha kwara ngwo ngwo na ngwo ngwo ha si n'Abuja puo maoburu na ha achoghi ikwado otu pati APC
AJUJU:
O putara na ndi DSS, ndi uweojii, otu NHRC na INEC anaghi anu okwu ndia?
Gini mere ndi otu pati APC a kwuchaa okwu ndia ha alaa okporo, na-enweghi oko koro ha?
Kedu mgbe emere ya ka o buru iwu n'alaanyi na ndi Nigeria ga-aburiri ndi otu pati APC?