Перейти к содержимому

N'ezie agwa m unu. | Voice & Organ by Ugochukwu Naz Anukanti.

Abụ Ochie Katọlik n'Asụsụ Igbo

0:00 / 0:00

N'ezie agwa m unu. | Voice & Organ by Ugochukwu Naz Anukanti.

11 971 просмотр · 6 лет назад
Abụ Ochie Katọlik n'Asụsụ Igbo
2,12 тыс. подписчиков
11 971 просмотр · 6 лет назад
Download Full Lyrics Here. Chorus. N'ezie agwa m unu Ihe ọ bụla unu rịọrọ n'ekpere Kwerenụ unu ga-arịọta ya A ga-aza ekpere unu Dinwenụ na ekwu. Verse One Rịọ unu ga-arịọta Chọọ unu ga-achọta Kụọ nụ aka Aga emeghere unu. Verse Two N'ihi na onye ọ bụla rịọrọ nụ ga-arịọta Onye ọ bụla chọrọ nụ ga-achọta Onye ọ bụla kụrụ aka Aga emeghere ya.